Beatrice Wabudeya

Beatrice Mukaye Wabudeya bụ dọkịta anụmanụ na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Uganda. Ọ bụ onye bụbu Minista nke Kampala Capital City Authority (KCCA), na Cabinet Ugandan, site na 17 Machị 2011 ruo 27 Mee 2011. Tupu nke ahụ, ọ rụrụ ọrụ dị ka Minista maka Onye isi ala, site na 2006 ruo Mee 2011. Na ntuli aka nke 27 Mee 2011, Kabakumba Masiko nọchiri ya na Ministry for the Presidency. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye omeiwu (MP), na-anọchite anya Sironko District Women's Constituency site na afọ pụkụ abụọ na otụ ruo pụkụ abụọ na iri na otu .


Developed by StudentB